You dont have javascript enabled! Please enable it!

Igbo Praise and Worship Songs – Compilation of Igbo Songs and Lyrics

Compilations of Igbo Praise Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Here are Compilations of Igbo Praise Worship Songs (Abu Worship Igbo). Spirit-filled songs you can use daily for your worship and praises unto God. Igbo Praise and Worship Songs – Compilation of Igbo Songs and Lyrics.

 

  Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Songs are one of the means true Christians worship God. A popular Christian slogan says; if prayer fails, try songs.

This is true because says that God inhabits His praises. What this means is that God may send His Angels to come and receive prayers but He doesn’t send them for praises.

God inhabits His praises all by Himself. So, I ask, can God move to inhabit praises without doing marvelous works for those who render the praises? The answer is No. When God moves, miracles go with Him.


There are praise and worship songs in the Igbo dialect that are touching to the souls. They may be called Abu Igbo or “Abu e ji efe Chineke“. After singing them, you will be satisfied in the spirit.

The lists of the song are inexhaustible but we will keep updating them daily as we are inspired.

Compilations of Igbo Praise Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Praises

  • I bu Chukwu onye di mma

I bu Chukwu onye ebere’

I bu Alpha na Omega moo.

Onye mbu na Onye ikpeazu

mmalite n’ogwugwu

Ya kam ji na-asi n’ibu Chimo.


 

  • A na-ayoro ibara n’ime Jisos

A na-ayoro ibara n’ime Jisos

Bia lee, Ogozi woo moo,

Tinye jara,

 

A na m ayoro ibara n’ime Jisos,

Bia lee, O goziwo mo tinye jara.

 

  • Echetara m ihe O mere m,

Echetara m ihe O mere m,

Jisos onye obi oma, E Echetala nu moo,

 

E chetela mu  oria O gworo moo,

Onye mere ya?

Jisos Onye obi oma

 



 

  • E nwere m Chukwu dim ma,

E nwere m Chukwu dim ma,

E nwere m ya.

 

E nwere m Chukwu di mma.

 

  • Ya nwekwala ihe mere moo,

Ya nwekwala ihe mere moo,

Iha ma aka, ma ada a!

 

Jidekwama, k’ijidere moo,

Ya nwekwala ihe mere moo,

Jidekwa moo, k’ijidere moo!

I haa m’aka ma’adaa.

 



 

  • Chineke m di mma,

Chineke m di mma, O di mma,

Chineke di mma.

Chineke umunwanyi o, Chineke m dim ma,

O dim ma, Chineke m dim ma.

Chineke umu nwoke, Chineke m dim ma,

O di mma, Chineke.

 

  • Onu m juru n‘ekele,

Onu m juru n’ekele,

Aka ji uwa ana m ekele Gi o,

Onu mjuru n’ekele

Ebe I mere ndu fọrọ moo,

Ọnụ m juru n’ekele.

 



 

  • Jesus big man oo

Onye na-amaghi Ya kporo Ya small boy,

Jesus big man oo, onye na-amaghi Ya Kporo ya nwatakiri.

 

  • Otu a ka Jehovah Nke usuu niile nke ndi agha,

Gbara ndi Ya gburu gburu,

N’eze e, otu a ka Jehova, nke usu niile nke agha gbara anyi gburu gburu

 

WORSHIPS

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)



 

  • I ga-asi me efela Ya,

I ga-asi me efela Ya

O bu gi na-emere m ihe

Ọ na-emere moo,

Ị ga-asị ma efela Ya.

 

 

  • N’eteti Chi niile, k’ina-egosi onwe Gi,’

O dighi Chi dika Gi, Izuru oke n’ezie

N’eteti Chi niile, k’ina-egosi onwe Gi,’

O dighi Chi dika Gi, Izuru oke n’ezie

Chineke m I zuru oke, I zuru oke n’ebe m no.

 

 



 

  • O kwesiri inye ekele nke Ịhunanya,’

O kwesirị inye ekele nke ịhunaya,

O kwesirị inye ekele e, nke ihunanya,’

Nye otuto, nke ihunanya, hye ekelee,

Nke ihunanya.

 

 

  • I bu ngalaba ji isi ulo mu ee

Ibu ngalaba ji isi ndu me eh

Eze Jisos, I bu ngalaba

Master, I bu ngalaba moo

I bu ngalaba ji isi ndu mu eeh

 



 

  • Ihe niile banyere moo,

Ọ na-emetu Chi n’obi,

Ihe banyere mu bụ nwa mmadu,

Ọ na-emetu Chukwu mu n’obi o,

Oke mmuo jiri maka muo wee mee ihe asisi emeneme,

OkeMmiri jiri maka mu o, wee jee ebe asisi ejeneje,

Unu ahugo ije love oo, Unu ahugo ije love

 

I ga-asi me efele Ya?

I ga-asi me efela Ya

O bun a-emere mu ihe O na-emere mo?

I ga-asi me efela Ya?

O bu gi ga-agwo mu oria O na-agwo moo

Okpara Chineke e merela mu

Ihe  O kwere na na nkwa,

I ga-asi ma efela Ya?

 



 

  • Onye ee? Onye?

Onyee, Onye?

Onyee Onye ee, O bu onye

Onye ga-eleta moo

Karia Chukwu?

 



 

Songs for Confession of Sins

Chukwu nweere mo obi ebere

Nweere m obi ebere

Eze m nweere m obi ebere

Nweere m obi ebere, chukwu mere m obi ebere.

 

Nna m gosi m obi omiko,

Gosi anyi obi omiko…

 



 

A kpafuwo m dika nwa na-enweghi nne,

nabata m, Jehovah, nabata moo

A kpafuwo m dika nwa na-enweghi nne, nabata m,

Jehovah nabata m.

 



 

Obi e tiwara etiwa,

Na nke egwepiara egwepia

Jehovah adighi eleda ya anya

Obi e tiwara etiwa na nke egwepiara egwepia

Jehovah adighi eleda ya anya.

 



 

Jehovah, Nuru olu m

Kamgbe m na agaghari n’ozara

ekpere m’ejisighiike

ma ugbu a echegharia moo

Jehovah nuru olu m.

 



 

WARFARE

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)



 

  • Iyi erioba, Iyierioba moo, bia

Iyi eri Oba, iyi erioba moo, bia o,

Isioma m ji aga-igwe,

Iyierioba moo, Biaaoo!

Isi oma m ji aga igwe, iyierioba moo,

Biao o.

 

Chukwu nenye nwa,

Chukwunenye nwa oo, bia oo!

Chukwu na-aza ekpere, Chukwu na-aza ekpere, Biao o!

 

Iyierioba o! Iyierioba moo, bia oo!

Iyierioba, iyierioba moo, bia oo!

 



 

  • Kulie dike n’agha,

Agha Gi bu agha new mmeri,

Ihe I kwuru ga-eme n’ime ndu m,

Halleluja!

 

Kulie muonso kulie!

Agha gi bu agha new mmeri,

Ihe ikwuri ga-eme n’ime ndu moo . Ah aa,

Halelujah!

 



 

  • N’etiti chi nile ka ina egosi onwe gi

O dighi chi dika Gi,

I zuru oke n’ezie

onye na ememma na izulu oke na izulu oke na ezie

N’etiti chi nile ka ina egosi onwe gi

onye na ememma na izulu oke na izulu oke na ezie

O bata ulo adi mma n’izulu oke

I zulu oke n’ezie.

 

  • Mgbe m Chetara a

Ihe oma chukwu meree m

A maghi m ihe mga-eji

wee kwuo Ya ugwo olu

Kwuo Ya ugwo olu

 

Mgbe m chetara a

onwu Ya n’obe ee

Amaghim ihe m ga-eji wee kwuo Ya ugwo olu

 



 

 

  • I bu onye inye aka m’

So gi bu onu na-ekwuru moo

Ebe ndabere moo

Jesus bu ebe m nzoro ndu moo…

 

 

 

  •  Jisos so gi ga-achi,

Jisos so gi ga-achi,

Onye si n’igaghi achi, asuo ya ka ohia,

Onye si n’igaghi achi, efoo ya k’ero.



 

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

WORSHIP SONGS OF VICTORY

  • Obi m dere duu a tula ujo,

Obi m dere duu, Chukwu mara ihe oma O ga-emere moo,

Obi m dere duu.

 

  • A mara m, n’onye nche m no nso o,

A mara m, o hapughikwa m,

A maram, mgbe o ga-arusi oru a,’

Elu uwa ga-amara, na onye nche m no nso.



 

  • O setia aka aya,

Gini ga-egbochi ya,

Mgbe ogaluru ndi ya ogu,

Onye ga-emegide i?

 

  •  Egwu anaghi atu m,

Egwu agaghi atu moo,

Ebe m nwere Jisos, Onye isi agha,

Egwu anaghi atu m.

 



 

 

  •  A marawom, a marawo moo,

A maara wom, na chim agaghi ekwe,

K’ihere me m.



Compilations of Igbo Worship Songs (Abu Worship Igbo)

WORSHIP HIS MAJESTY

  • Eeeeze m, Eee zem,

Ezem na-adi ndu. Kpoo ya Eze.

E eezem, eeze m, Ezem na-adi ndu.

Onye nwe anyi, ezitewo,

Ndi muo ozi ya ka ha tutee,

onodu, na-emetu Ya n’obii.

 



 

  • O wee tiee, Nsooooo!

O wee tie eeh, Nsoooo!

Nsooo oooo!

Nsooooo! Nsoo  ka Jehovah di.

Ha wee tiee, Nsooo!

Nso ka Jehovah di …

Onye Ndi muo ozi na mmadu na-enye ekele.

ka jehova bu, Onye ndi muo ozi na mmadu na-asopuru,

Ka Jehovah m bu, Onye ndi muo ozi na mmadu na-akpo isi ala nye.



  • This kind God meeh,

God mee, God meeh, This kind God mee,

You too much.

 

This kind God anyi oo,

This kind God moo, God me o,

God mee! This kind God mee,’

You too much.

 

 



 

  • Naani Jesus n’iru moo,

Naani  Jesus, na-azu moo,

Naani Ya ga-egboro m Mkpa m niile,

O dighi onye ozo.

 

  • Naani Gi, Naani Gi oo,

Naani Gi bu Chi anyi nwere,

Naani Gi, Naani Gi Eze, Naani Gi,

Bu Chi oo!

 

O lori ihe loro enyi naani Gi o,’

Naani Gi bu anyi nwere oo,

Dike na dimkpa naani gi,

Naani gi bu Chi moo.

 



 

  • M lee anya n’iru moo,

Ma ele anya n’azu moo,

M lee anya n’aka nri,

Ma elee anya n’aka ekpe,

Ma mu buru onye eziokwu,

A gam ahu, ihe na-emee

Ka m jaba chineke mma,

 

A ga m ahu ihe ga-eme,

Ka m jaba Chineke mma,

Kam jaba Chineke mma, oo ka ma jaba.

 

Anya mu ga-ahu ihe ga-eme ka m jaba Chinake mma.

 



 

  • Onye ndi Mmuo ozi bi n’eluigwe,

Ha na-eti hallelujah

Ha na-eti Hossanna,

Na jehova emeriwo, O meriwo.

Ndi Mo Ozi no n’eluigwe,

Ha na-eti Hallelujah, Ka m soro ha tie Hosanna

Maka na Jehova e meriwo.


  • Anyi na-asi gi Daalu e lyrics

Anyi na-asi gi Daalu e,

Anyi na-asi gi Daalu e

Anyi na-asi gi Daalu Jesus. Anyi na-asi gi daalu imeela (repeat 2times)

Umu gi na-asi gi:

Daalu olu o

Onye kere uwa daalu olu o

Ololi ihe loro enyi, daalu imela

O maka anyi si bia uwa, daalu olu o.

 

  •  Eze m ihe imere di mma o,

Ihe imere di mma.

Ngozi inyere anyi di nmma oo,

Ihe imere di nma,

Ihe imere di nma, ihe imere di mma o,

Ihe imere di nma



  • I kariri ihe asi n’Ibu, Chineke ,

I kariri aha Aha a na-etu,

I kariri I he ana-akpo Gi oo,

Eze m I kariri ihe a na-etu Gi,

Eze m idi ebube, I mara mma,

I kariri ihe a na-etu Gi.

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

 

  •  Mgbe m ruru n’igwe,

M ga-ahu onye nzoputa,

M ga-ekele ya, ihe ahu o mere e,

O ziri m uzo ndu, gbaputa m njo,

Mmamma Jisos, Onye ebere.

Choros: A gam asi ya mma a mma,

a gam asi ya mma mma.

 

 

  •  I bu ebe mgbabam,

N’ebe m ewusiri ike,

N’oche eze Gi, ka m gburu ikpere,

Obi m no na ntiwa, anya mmiri gbara m,

Dika m na-ahu ima mma jehovah.

Dika m nahu, Dika m na-ahu, ngbaputa nke Jehovah.



 

 

 

  •  Obi moo, Obi moo,

Jawa Chukwu mma.

Obi moo, obimoo,

Jaba Chukwu mma,

Mkpuru obi; jaba chukwu mma.

Aka m jaba chukwu mma.

Onu m, Jaba chukwu mma.

Aru m, jaba chukwu mma.

 

(English version)

Oh my soul o, Oh my soul,

Praisee the Lord!

Oh my soul o, Oh my soul,

Praisee the Lord!

……..



 

  • Gi, Onye, ihe niile na-ana ya nti n’olu,

Chukwu, Onye, ihe niile na-ana Ya nti n’olu.

Eehh, ifufe na-edele duu,

Ebuli mmiri na-edere du,

Onwu na-erudara ya isi,

Uwa na-ana ya nti.

Gi, Onye, ihe niile na-ana Ya nti n’olu.



 

  • Ezem Jiiisos, Eze m Jisos,

Aha Gi kachasi mma, (anyi ma na o kamma)

Onye nzota m kachasi mma, Okaka,

Kpakpando ututu, Kpakpando ututu,

Emmanuel  ee, Chukwu nonyere anyi aah.

Onye nzota m di ngozi, I di ngozi,

I na-adi ndu n’ezie, rue ebighebi.

 

A sim, Eze m Jisos. Oooh Eze m Jisos,

Aha Gi kachasi mma….



 

  • Olisa daaluuo, daluo, daluoooo.

Olisa daluooo ma nke imere eme oo.

Olisa da,luo maka ihunanya Gi o,

Anyi na-asi Gi, Chukwu Nna m nara Ekele ee,

A nam asi Gi, Chukwu Nna m nara otuto.

Olisa daluo….



Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

Compilations of Igbo Praise and Worship Songs (Abu Worship Igbo)

DROP YOUR VIEW HERE

Try Amazon Fresh
error: Alert: Content is protected !!
×
%d bloggers like this: